Monday, September 29, 2008

Ekwe- African Idol

I just love this song! I could almost be my life theme but... lol









THIS VERSION
Lyrics


Ekwee..
Ekwe o ekwe o ekwe o ekwe o ekwe!

m nee anya naka nni nekwa ekwe k'onabia.
M nee anya naka ekpe nekwa ekwe k'onabia.
Ebe m jelu ekwe ejee gwanum ife m geme..
Umu uwa gbata nu o gwanu m ife m geme.

Ekwe eji m gi ugwo..Ejim gi ugwo..Ejim gi ugwo.. Ejim gi ugwo ekwe.

Onye ife m newe iwe ya biko wegbuo ya..
Osukosu nwa nkpi ya biko sugbuo ya 2x..
Selense..

A beg ....
I biakwa... Jealousy!

Ekwe mgbadike ekwe 2x..
Ekwe a noolu m onwe m i jelu bia 2x.
I wee bu akpa ego wee bia..
I wee dokwasi m ya n'ukwu..
I wee nayo m mwee ju,

i wee n'ebe akwa
i n'ebe akwa onye n'eti gi ekwe?(3x)
Ekwe mgbadike ekwe..




These are some fighting words! I love it. Translations coming soon.

No comments: